BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
June 12: Igwe mmadụ pụtara mee ngagharịiwe maka ọnọdụ nchekwa na ọtanisi
Ụbọchị Juun 12 abụrụla ụbọchị ezumike nye ndị Naịjirịa maka na ha na-echeta ọchịchị onyekwuouche ya, akụkọ a na-egosi etu nke afọ 2026 si gaa.
Uche Nnaji: Ihe anyị ma maka akụkọ na ICPC na-achụgharị onye bụbụ minista nka ka ha nwụchie ya
ICPC asaala okwu n'akụkọ na ha na-achụ Uche bụbụ Miniịsta maka ebubo asambodo.
Tebụlụ na-egosi usoro etu a ga-esi gbaa asọmpi Iko Mbaụwa nke afọ 2026
Nke a bụ tebụlụ na-egosi usoro a ga-eji agba asọmpi Iko Mbaụwa nke afọ 2026.
Blessing CEO: EFCC akpụpụla nwada a ụlọikpe maka ebubo ọhụrụ dịka e nyechara ya beelu maka nke e jibu ya
EFCC akpụpụla Blessing Okoro ụlọikpe maka ebubo chadum ego dị nde 69.1dịka e nyechara ya beelu maka nke e jibu ya.
Ụfọdụ ụmụafọ Naịjirịa maọbụ ndị mgbọrọgwụ ha bụ Naịjirịa ga-eso n'asọmpi Iko Mba Ụwa 2026
Akụkọ gosiri ụfọdụ ụmụafọ Naịjirịa maọbụ ndị mgbọrọgwụ ha bụ Naịjirịa ga-eso n'asọmpi Iko Mba Ụwa nke 2026 dịka ha ga-agbara mba ọzọ bọọlụ.
Nnamdi Kanu agbaala gọọmentị akwụkwọ sị ka a kwụọ ya ego iti aka n'obi maka 'njide iwu na-akwadoghị'
Nnamdi Kanu site n'ọkwaiwu ya gbara akwụkwọ ka a kwụọ ya ego iti aka n'obi maka 'njide megidere iwu'.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị Mkpa - Juun 12, 2026, Duration 0,54
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Fraịde, Juun 12, 2026.
Mene Ogidi: Ndị uweojii anwụchiela mmadụ anọ a na-enyo maka ịgba mgbere egbe
Ndịuweojii anwụchiela mmadụ anọ a na-enyo maka ịgbambere egbe n'okwu metụtara mgbagbu Mene Ogidi.
Emmanuel Kanu gbalịrị inye m aka azụ -Ọkaikpe Majie Kuje
Ọkaikpe ụlọikpe majie Kuje eboola nwanne Nnamdi Kanu ebubo ịgbalị inye ya ngarị.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.















































